Ebuka Obi-Uchendu

Chukwuebuka Obi-Uchendu Audio onye amụrụ n'abalị iri abụọ na anọ nke ọnwa Julaị n'afọ 1982, ọ bụ onye ọka iwu Naịjirịa na onye mgbasa ozi si Okija na steeti Anambra, Nigeria. Ọ bụ onye ama ama maka ịkwado ihe nkiri Big Brother Naija , ihe nkiri Rubbin 'Minds nke nọọla ogologo oge na Channels TV yana ịhazi ihe omume The spot and Men's Corner na telivishọn Ebonylife. Obi-Uchendu anatala ọtụtụ nhọpụta nturu ugo ma nweta nturu ugo maka onye mgbasa ozi pụtara ihe nke ihe nkiri TV nke afọ na Nigerian Broadcasters Merit Awards maka ọrụ ya na Rubbin 'Minds .


Developed by StudentB